Diuterọnọmi 4:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 bụ́ Biza+ nke dị n’ala ịkpa, n’ala dị larịị, maka ụmụ Ruben, nakwa Remọt+ nke dị na Gilied, maka ụmụ Gad, nakwa Golan+ nke dị na Beshan, maka ụmụ Manase.+
43 bụ́ Biza+ nke dị n’ala ịkpa, n’ala dị larịị, maka ụmụ Ruben, nakwa Remọt+ nke dị na Gilied, maka ụmụ Gad, nakwa Golan+ nke dị na Beshan, maka ụmụ Manase.+