Jeremaya 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Anyị anụwo akụkọ banyere ya. Aka akụdawo anyị.+ Anyị nọ n’ahụhụ. Ihe mgbu nke anyị nọ na ya dị ka nke nwaanyị na-amụ nwa.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ bụla ha+ na-asị: “Udo+ na obi iru ala!” mgbe ahụ ka mbibi mberede+ ga-abịakwasị ha n’otu ntabi anya dị nnọọ ka ihe mgbu nke na-abịakwasị nwaanyị dị ime;+ ha agaghịkwa agbanahụ ya ma ọlị.+
24 Anyị anụwo akụkọ banyere ya. Aka akụdawo anyị.+ Anyị nọ n’ahụhụ. Ihe mgbu nke anyị nọ na ya dị ka nke nwaanyị na-amụ nwa.+
3 Mgbe ọ bụla ha+ na-asị: “Udo+ na obi iru ala!” mgbe ahụ ka mbibi mberede+ ga-abịakwasị ha n’otu ntabi anya dị nnọọ ka ihe mgbu nke na-abịakwasị nwaanyị dị ime;+ ha agaghịkwa agbanahụ ya ma ọlị.+