Ọnụ Ọgụgụ 32:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ụmụ Ruben wee wuo Heshbọn+ na Iliele+ na Kiriateyim,+ Aịzaya 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ ya mere m ga-eji kwaara osisi vaịn nke Sibma+ ákwá otú m na-akwara Jeza. M ga-eji anya mmiri m dee unu, Heshbọn+ na Iliele,+ n’ihi na e tiwo mkpu n’ọkọchị gị nakwa n’oge owuwe ihe ubi gị.+
9 Ọ bụ ya mere m ga-eji kwaara osisi vaịn nke Sibma+ ákwá otú m na-akwara Jeza. M ga-eji anya mmiri m dee unu, Heshbọn+ na Iliele,+ n’ihi na e tiwo mkpu n’ọkọchị gị nakwa n’oge owuwe ihe ubi gị.+