Aịzaya 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Heshbọn na Iliele+ na-eti mkpu ákwá. A na-anụ olu ha na Jehaz.+ Ọ bụ ya mere ndị agha Moab ji na-eti mkpu. Mkpụrụ obi ya amawo jijiji n’ime ya.
4 Heshbọn na Iliele+ na-eti mkpu ákwá. A na-anụ olu ha na Jehaz.+ Ọ bụ ya mere ndị agha Moab ji na-eti mkpu. Mkpụrụ obi ya amawo jijiji n’ime ya.