Ezikiel 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘M nọ na-achọ nwoke nke si n’etiti ha, bụ́ onye ga-arụzi mgbidi ahụ e ji nkume wuo,+ onye ga-eguzokwa n’ihu m maka ala ahụ n’ebe a kwaturu akwatu+ ná mgbidi ahụ, ka m wee ghara ibibi ya;+ ma ọ dịghị onye m hụrụ.
30 “‘M nọ na-achọ nwoke nke si n’etiti ha, bụ́ onye ga-arụzi mgbidi ahụ e ji nkume wuo,+ onye ga-eguzokwa n’ihu m maka ala ahụ n’ebe a kwaturu akwatu+ ná mgbidi ahụ, ka m wee ghara ibibi ya;+ ma ọ dịghị onye m hụrụ.