5 “Ọ bụrụ na ọ bụ ndị ohi batara+ n’ime gị, ọ bụrụ na ndị na-akwakọrọ ihe batara n’abalị, olee otú a gaara ebibiru gị? Ọ́ bụghị otú ha chọrọ ka ha ga-ezuru ihe? Ma ọ bụ, ọ bụrụ na ọ bụ ndị na-aghọ mkpụrụ vaịn batara n’ime gị, ọ̀ bụ na ha agaghị aghọfọ mkpụrụ?+