-
Diuterọnọmi 24:21Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
21 “Ọ bụrụ na ị chịkọta mkpụrụ vain dị n’ubi vaịn gị, agaghachila ịchịkọta ndị fọrọ afọ. Ha ga-adịrị onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ.
-