Ilu 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ụlọ nke ndị na-ebuli onwe ha elu ka Jehova ga-etida,+ ma ọ ga-eme ka ókè nke ala nwaanyị di ya nwụrụ dịgide.+ Emọs 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala wee banye n’ime Shiol, aka m ga-esi n’ebe ahụ kpụrụ ha;+ ọ bụrụ na ha arịgoo n’eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ kpụdata ha.+ Obedaya 4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụ na i mee ka ebe ị nọ dị elu dị ka nke ugo, ma ọ bụ, ọ bụrụ n’ebe kpakpando dị ka i debere akwụ́ gị, m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.
25 Ụlọ nke ndị na-ebuli onwe ha elu ka Jehova ga-etida,+ ma ọ ga-eme ka ókè nke ala nwaanyị di ya nwụrụ dịgide.+
2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala wee banye n’ime Shiol, aka m ga-esi n’ebe ahụ kpụrụ ha;+ ọ bụrụ na ha arịgoo n’eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ kpụdata ha.+
4 Ọ bụrụ na i mee ka ebe ị nọ dị elu dị ka nke ugo, ma ọ bụ, ọ bụrụ n’ebe kpakpando dị ka i debere akwụ́ gị, m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.