-
Jeremaya 50:44Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
44 “Lee! Otu onye ga-abịa dị ka ọdụm nke si n’obere ọhịa tojuru etoju, nke dị n’akụkụ Jọdan, banye n’ebe ịta nri nke na-adịte aka,+ ma, m ga-eme ka ha si n’ebe ahụ gbaa ọsọ n’otu ntabi anya.+ M ga-eme ka onye m họọrọ bụrụ onye na-elekọta ya.+ N’ihi na ònye dị ka m,+ ònye ga-amakwa m aka,+ ònyekwa bụ onye ọzụzụ atụrụ nke pụrụ iguzo n’ihu m?+
-