Zekaraya 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Geenụ ntị! Ndị ọzụzụ atụrụ na-eti mkpu ákwá+ n’ihi na e bibiwo ebube ha.+ Geenụ ntị! Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ n’ihi na e bibiwo obere ọhịa tojuru etoju nke dị n’akụkụ Jọdan.+
3 “Geenụ ntị! Ndị ọzụzụ atụrụ na-eti mkpu ákwá+ n’ihi na e bibiwo ebube ha.+ Geenụ ntị! Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ n’ihi na e bibiwo obere ọhịa tojuru etoju nke dị n’akụkụ Jọdan.+