Abụ Ọma 137:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+ Jeremaya 51:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 N’ihi na onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abịakwasị Babịlọn,+ a ga-ejidekwa ndị dike ya.+ A ga-agbajisị ụta ha,+ n’ihi na Jehova bụ Chineke nke na-akwụ ụgwọ.+ Ọ ghaghị ịkwụ ya ụgwọ.+
8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+
56 N’ihi na onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abịakwasị Babịlọn,+ a ga-ejidekwa ndị dike ya.+ A ga-agbajisị ụta ha,+ n’ihi na Jehova bụ Chineke nke na-akwụ ụgwọ.+ Ọ ghaghị ịkwụ ya ụgwọ.+