Jeremaya 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-emekwa ka unu zaa ajụjụ+ dị ka ihe unu metara si dị,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-esunye oké ọhịa ya ọkụ,+ ọ ga-erepịakwa ihe niile gbara ya gburugburu.’”+
14 M ga-emekwa ka unu zaa ajụjụ+ dị ka ihe unu metara si dị,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-esunye oké ọhịa ya ọkụ,+ ọ ga-erepịakwa ihe niile gbara ya gburugburu.’”+