Aịzaya 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwunyenụ ihe mgbaàmà+ n’elu ugwu nke bụ́ nkume nkume, nke na-enweghị ihe kpuchiri ya. Kpọkuonụ ha, feerenụ ha aka,+ ka ha bata n’ọnụ ụzọ nke ndị a ma ama.+
2 “Gwunyenụ ihe mgbaàmà+ n’elu ugwu nke bụ́ nkume nkume, nke na-enweghị ihe kpuchiri ya. Kpọkuonụ ha, feerenụ ha aka,+ ka ha bata n’ọnụ ụzọ nke ndị a ma ama.+