Mkpughe 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na Chineke tinyere ya n’obi ha imezu echiche ya,+ ya bụ, imezu otu echiche ha site n’inye anụ ọhịa ahụ alaeze ha,+ ruo mgbe a ga-emezu okwu Chineke.+
17 N’ihi na Chineke tinyere ya n’obi ha imezu echiche ya,+ ya bụ, imezu otu echiche ha site n’inye anụ ọhịa ahụ alaeze ha,+ ruo mgbe a ga-emezu okwu Chineke.+