Jeremaya 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Mgbe m ga-achịkọta ha, m ga-eme ka ha gwụ,’ ka Jehova kwuru.+ ‘Mkpụrụ agaghị adị n’osisi vaịn,+ mkpụrụ agaghịkwa adị n’osisi fig, akwụkwọ ha ga-akpọnwụkwa. Ihe m na-enye ha ga-agafere ha.’”
13 “‘Mgbe m ga-achịkọta ha, m ga-eme ka ha gwụ,’ ka Jehova kwuru.+ ‘Mkpụrụ agaghị adị n’osisi vaịn,+ mkpụrụ agaghịkwa adị n’osisi fig, akwụkwọ ha ga-akpọnwụkwa. Ihe m na-enye ha ga-agafere ha.’”