Abụ Ọma 44:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 I mewo ka anyị bụrụ ndị ndị agbata obi anyị na-akọcha,+Bụrụkwa ndị ndị niile nọ anyị gburugburu na-akwa emo, na-akparịkwa.+ Abụ Ọma 79:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+
13 I mewo ka anyị bụrụ ndị ndị agbata obi anyị na-akọcha,+Bụrụkwa ndị ndị niile nọ anyị gburugburu na-akwa emo, na-akparịkwa.+
4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+