2 Ndị Eze 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ọnwa nke ise, n’abalị asaa n’ọnwa ahụ, ya bụ, n’afọ nke iri na itoolu+ nke ọchịchị Eze Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, bụ́ onye na-ejere eze Babịlọn ozi, bịara na Jeruselem.+
8 N’ọnwa nke ise, n’abalị asaa n’ọnwa ahụ, ya bụ, n’afọ nke iri na itoolu+ nke ọchịchị Eze Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, bụ́ onye na-ejere eze Babịlọn ozi, bịara na Jeruselem.+