2 Ndị Eze 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọdụrụ+ n’agha,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’obodo ahụ, tinyere ndị chịliri aka elu gbakwuru eze Babịlọn nakwa ìgwè mmadụ ndị ọzọ. Jeremaya 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ.
11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọdụrụ+ n’agha,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’obodo ahụ, tinyere ndị chịliri aka elu gbakwuru eze Babịlọn nakwa ìgwè mmadụ ndị ọzọ.
9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ.