2 Ndị Eze 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha bukọkwaara ite na shọvel na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ na iko na arịa niile+ e ji ọla kọpa rụọ, ndị ụmụ Izrel jibu na-eje ozi.
14 Ha bukọkwaara ite na shọvel na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ na iko na arịa niile+ e ji ọla kọpa rụọ, ndị ụmụ Izrel jibu na-eje ozi.