Jenesis 40:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụbọchị nke atọ wee bụrụ ụbọchị ncheta ọmụmụ Fero,+ o wee meere ndị niile na-ejere ya ozi oriri ma kpọpụta onyeisi ndị obu ihe ọṅụṅụ, kpọpụtakwa onyeisi ndị na-eme achịcha n’etiti ndị na-ejere ya ozi.+
20 Ụbọchị nke atọ wee bụrụ ụbọchị ncheta ọmụmụ Fero,+ o wee meere ndị niile na-ejere ya ozi oriri ma kpọpụta onyeisi ndị obu ihe ọṅụṅụ, kpọpụtakwa onyeisi ndị na-eme achịcha n’etiti ndị na-ejere ya ozi.+