1 Ndị Eze 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Eze nwaanyị Shiba+ nọ na-anụ akụkọ banyere Sọlọmọn n’ihe metụtara aha Jehova.+ O wee jiri ajụjụ ndị na-agbagwoju anya bịa ịnwale ya.+ Aịzaya 60:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ìgwè kamel nke na-aga gidim gidim, bụ́ ụmụ oké kamel nke Midian na Ifa,+ ga-ejupụta n’ala gị. Ndị niile si Shiba+ ga-abịa. Ha ga-ebu ọlaedo na frankinsens bịa. Ha ga-akpọsa otuto Jehova.+
10 Eze nwaanyị Shiba+ nọ na-anụ akụkọ banyere Sọlọmọn n’ihe metụtara aha Jehova.+ O wee jiri ajụjụ ndị na-agbagwoju anya bịa ịnwale ya.+
6 Ìgwè kamel nke na-aga gidim gidim, bụ́ ụmụ oké kamel nke Midian na Ifa,+ ga-ejupụta n’ala gị. Ndị niile si Shiba+ ga-abịa. Ha ga-ebu ọlaedo na frankinsens bịa. Ha ga-akpọsa otuto Jehova.+