Jeremaya 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Burunụ anụ àjà unu a na-esurecha n’ọkụ, ya na anụ àjà nkịtị unu, rie.+
21 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Burunụ anụ àjà unu a na-esurecha n’ọkụ, ya na anụ àjà nkịtị unu, rie.+