Jeremaya 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Geenụ ntị! Akụkọ dị! Lee, o rutewo, tinyere oké mkpọtụ nke si n’ala dị n’ebe ugwu,+ iji mee ka obodo ndị dị na Juda ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu, ọgba nkịta ọhịa.+
22 Geenụ ntị! Akụkọ dị! Lee, o rutewo, tinyere oké mkpọtụ nke si n’ala dị n’ebe ugwu,+ iji mee ka obodo ndị dị na Juda ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu, ọgba nkịta ọhịa.+