Habakọk 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ịnyịnya ya na-awụ ọsọ karịa agụ owuru, ha na-akpakwa ike karịa anụ ọhịa wolf+ ndị na-apụta n’anyasị. Ịnyịnya agha ya na-azọsi ụkwụ ike n’ala, ọ bụkwa n’ebe dị anya ka ịnyịnya agha ya si abịa. Ha na-efe ọsọ dị ka ugo nke na-efesi ike+ ịga rie ihe.
8 Ịnyịnya ya na-awụ ọsọ karịa agụ owuru, ha na-akpakwa ike karịa anụ ọhịa wolf+ ndị na-apụta n’anyasị. Ịnyịnya agha ya na-azọsi ụkwụ ike n’ala, ọ bụkwa n’ebe dị anya ka ịnyịnya agha ya si abịa. Ha na-efe ọsọ dị ka ugo nke na-efesi ike+ ịga rie ihe.