13 Lee! Ọ ga-abịa dị ka mmiri rujuru n’ígwé, ụgbọ ịnyịnya ya dịkwa ka oké ifufe mmiri.+ Ịnyịnya ya na-efe ọsọ karịa ugo.+ Anyị efuola, n’ihi na e bukọrọwo ihe anyị!
3 Sịkwa, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Nnukwu ugo,+ nke nwere nnukwu nku,+ nweekwa ábụ́bà ogologo, nke ábụ́bà juru n’ahụ́, tụọkwa àgwà, feere bịa Lebanọn+ wee fegoro n’elu elu osisi+ sida.+