Diuterọnọmi 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị agọziwo gị n’ihe niile aka gị na-eme.+ Ọ maara nke ọma banyere njegharị ị na-ejegharị ná nnukwu ala ịkpa a. Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị afọ iri anọ ndị a.+ Ọ dịghị ihe kọrọ gị.”’+ Nehemaya 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụkwa ogidi ígwé ojii ka i ji duo ha n’ehihie,+ jirikwa ogidi ọkụ duo ha n’abalị,+ inye ha ìhè+ n’ụzọ ha kwesịrị iso.
7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị agọziwo gị n’ihe niile aka gị na-eme.+ Ọ maara nke ọma banyere njegharị ị na-ejegharị ná nnukwu ala ịkpa a. Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị afọ iri anọ ndị a.+ Ọ dịghị ihe kọrọ gị.”’+
12 Ọ bụkwa ogidi ígwé ojii ka i ji duo ha n’ehihie,+ jirikwa ogidi ọkụ duo ha n’abalị,+ inye ha ìhè+ n’ụzọ ha kwesịrị iso.