Diuterọnọmi 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu agọziela unu n’ihe niile unu merela. Ọ ma nnọọ otú unu si na-agagharị ná nnukwu ala ịkpa a. Jehova bụ́ Chineke unu nọnyeere unu afọ iri anọ a, e nweghịkwa ihe kọrọ unu.”’+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:7 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2022, p. 5-6
7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu agọziela unu n’ihe niile unu merela. Ọ ma nnọọ otú unu si na-agagharị ná nnukwu ala ịkpa a. Jehova bụ́ Chineke unu nọnyeere unu afọ iri anọ a, e nweghịkwa ihe kọrọ unu.”’+