Diuterọnọmi 29:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 ‘N’ime afọ iri anọ m nọ na-edu unu n’ala ịkpa,+ uwe unu yi n’ahụ́ akaghị nká, akpụkpọ ụkwụ unu yi n’ụkwụ akaghịkwa nká.+ Nehemaya 9:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 I nyere ha nri n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+ E nweghị ihe kọrọ ha. Uwe ha akaghị nká,+ ụkwụ ha azaghịkwa aza. Abụ Ọma 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova bụ Onye na-azụ m dị ka atụrụ.+ E nweghị ihe ga-akọ m.+ Abụ Ọma 34:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu niile bụ́ ndị nsọ Jehova, tụọnụ egwu ya,N’ihi na e nweghị ihe na-akọ ndị na-atụ egwu ya.+ כ [Kaf] 10 Agụụ nwedịrị ike ịgụ ọdụm ndị siri ike,Ma ihe ọma agaghị akọ ndị na-achọ Jehova.+
5 ‘N’ime afọ iri anọ m nọ na-edu unu n’ala ịkpa,+ uwe unu yi n’ahụ́ akaghị nká, akpụkpọ ụkwụ unu yi n’ụkwụ akaghịkwa nká.+
21 I nyere ha nri n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+ E nweghị ihe kọrọ ha. Uwe ha akaghị nká,+ ụkwụ ha azaghịkwa aza.
9 Unu niile bụ́ ndị nsọ Jehova, tụọnụ egwu ya,N’ihi na e nweghị ihe na-akọ ndị na-atụ egwu ya.+ כ [Kaf] 10 Agụụ nwedịrị ike ịgụ ọdụm ndị siri ike,Ma ihe ọma agaghị akọ ndị na-achọ Jehova.+