Diuterọnọmi 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị agọziwo gị n’ihe niile aka gị na-eme.+ Ọ maara nke ọma banyere njegharị ị na-ejegharị ná nnukwu ala ịkpa a. Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị afọ iri anọ ndị a.+ Ọ dịghị ihe kọrọ gị.”’+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:7 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2022, p. 5-6
7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị agọziwo gị n’ihe niile aka gị na-eme.+ Ọ maara nke ọma banyere njegharị ị na-ejegharị ná nnukwu ala ịkpa a. Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị afọ iri anọ ndị a.+ Ọ dịghị ihe kọrọ gị.”’+