Abụ Ọma 119:118 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 118 Ị tụfuwo ndị niile si n’ụkpụrụ gị kpafuo;+N’ihi na aghụghọ ha bụ ụgha.+ Jeremaya 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ị nọ ọdụ n’ime aghụghọ.+ Ọ bụ aghụghọ mere ha ji jụ ịmara m,”+ ka Jehova kwuru.