Aịzaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Olee ebe fọrọ a ga-etikwu unu ihe,+ ebe ọ bụ na unu ka na-enupụ isi?+ Isi dum na-arịa ọrịa, obi dum dakwara mbà.+ Jeremaya 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+ Jeremaya 30:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gịnị mere i ji eti mkpu n’ihi ọkpụkpụ gị nke gbajiri agbaji?+ Ihe mgbu gị enweghị ngwọta n’ihi ọtụtụ njehie gị; mmehie gị adịwo ukwuu.+ Emewo m gị ihe ndị a. Abụ Ákwá 3:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ụjọ na olulu abụrụwo nke anyị,+ tinyere ntọgbọrọ n’efu na mbibi.+
5 Olee ebe fọrọ a ga-etikwu unu ihe,+ ebe ọ bụ na unu ka na-enupụ isi?+ Isi dum na-arịa ọrịa, obi dum dakwara mbà.+
14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+
15 Gịnị mere i ji eti mkpu n’ihi ọkpụkpụ gị nke gbajiri agbaji?+ Ihe mgbu gị enweghị ngwọta n’ihi ọtụtụ njehie gị; mmehie gị adịwo ukwuu.+ Emewo m gị ihe ndị a.