Diuterọnọmi 28:66 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Ndụ gị ga-anọ n’oké ihe ize ndụ, ị ga-anọkwa n’ụjọ abalị na ehihie, ị gaghịkwa eji ndụ gị n’aka.+ Aịzaya 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke na-agbanahụ ụda nke ihe ọ na-atụ ụjọ ya ga-adaba n’olulu, onye ọ bụla nke sikwa n’olulu na-arịgota, ọnyà ga-ama ya.+ N’ihi na a ga-emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’elu,+ ntọala niile nke ala a ga-amakwa jijiji.+ Jeremaya 48:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 ‘Onye ọ bụla nke na-agba ọsọ n’ihi ụjọ ga-adaba n’olulu; onye ọ bụla nke sikwa n’olulu ahụ na-arịgota, ọnyà ga-ama ya.’+ “‘N’ihi na m ga-eme ka afọ a ga-elebara Moab anya bịakwasị ya,’+ ka Jehova kwuru.
18 Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke na-agbanahụ ụda nke ihe ọ na-atụ ụjọ ya ga-adaba n’olulu, onye ọ bụla nke sikwa n’olulu na-arịgota, ọnyà ga-ama ya.+ N’ihi na a ga-emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’elu,+ ntọala niile nke ala a ga-amakwa jijiji.+
44 ‘Onye ọ bụla nke na-agba ọsọ n’ihi ụjọ ga-adaba n’olulu; onye ọ bụla nke sikwa n’olulu ahụ na-arịgota, ọnyà ga-ama ya.’+ “‘N’ihi na m ga-eme ka afọ a ga-elebara Moab anya bịakwasị ya,’+ ka Jehova kwuru.