Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+ Abụ Ọma 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji,+Ntọala nke ugwu dị iche iche mekwara mkpatụ,+Ha nọkwa na-aṅagharị ihu na azụ n’ihi na a kpasuru ya iwe.+ Abụ Ọma 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E wee malite ịhụ ala mmiri anya,+E kpughekwara ntọala nke elu ala+Site n’ịba mba gị, Jehova, site n’ume nke si n’oghere imi gị.+
22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+
7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji,+Ntọala nke ugwu dị iche iche mekwara mkpatụ,+Ha nọkwa na-aṅagharị ihu na azụ n’ihi na a kpasuru ya iwe.+
15 E wee malite ịhụ ala mmiri anya,+E kpughekwara ntọala nke elu ala+Site n’ịba mba gị, Jehova, site n’ume nke si n’oghere imi gị.+