Ndị Ikpe 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, mgbe i si na Sia na-apụta,+Mgbe i si n’ala Idọm zọrọ ije na-apụta,+Ala mara jijiji,+ mmiri sikwa n’eluigwe zoo,+Mmiri sikwa n’ígwé ojii zoo. Ezikiel 38:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-eji ekworo m+ na iwe m dị ọkụ kwuo okwu.+ N’ezie, n’ụbọchị ahụ, oké ala ọma jijiji ga-eme n’ala Izrel.+ Hagaị 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ ka fọrọ otu ugboro—ọ bụ n’oge na-adịghị anya+—m ga-eme ka eluigwe na ụwa na oké osimiri na ala akọrọ maa jijiji.’+
4 Jehova, mgbe i si na Sia na-apụta,+Mgbe i si n’ala Idọm zọrọ ije na-apụta,+Ala mara jijiji,+ mmiri sikwa n’eluigwe zoo,+Mmiri sikwa n’ígwé ojii zoo.
19 M ga-eji ekworo m+ na iwe m dị ọkụ kwuo okwu.+ N’ezie, n’ụbọchị ahụ, oké ala ọma jijiji ga-eme n’ala Izrel.+
6 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ ka fọrọ otu ugboro—ọ bụ n’oge na-adịghị anya+—m ga-eme ka eluigwe na ụwa na oké osimiri na ala akọrọ maa jijiji.’+