Habakọk 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O guzoro otu ebe ka o wee mee ka ụwa maa jijiji.+ O lere anya wee mee ka mba niile malie elu n’ụjọ.+ E tidakwara ugwu ukwu niile na-adịru mgbe ebighị ebi;+ ugwu nta niile na-adịru mgbe ebighị ebi dakwara.+ Ụzọ ya dị kemgbe ogologo oge gara aga.
6 O guzoro otu ebe ka o wee mee ka ụwa maa jijiji.+ O lere anya wee mee ka mba niile malie elu n’ụjọ.+ E tidakwara ugwu ukwu niile na-adịru mgbe ebighị ebi;+ ugwu nta niile na-adịru mgbe ebighị ebi dakwara.+ Ụzọ ya dị kemgbe ogologo oge gara aga.