13 Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka eluigwe maa jijiji,+ ụwa ga-emekwa mkpatụ pụọ n’ọnọdụ ya n’ihi oké iwe nke Jehova nke ụsụụ ndị agha+ n’ụbọchị iwe ya dị ọkụ.+
26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma ugbu a, o kwewo nkwa, sị: “Ọ ka fọrọ otu ugboro m ga-eme ka ọgba aghara dị, ọ bụghị naanị n’ụwa kamakwa n’eluigwe.”+