26 Ngọzi nke nna gị ga-akarị ngọzi nke ugwu ukwu nke na-adịru mgbe ebighị ebi,+ karịakwa ihe ịchọ mma nke ugwu nta nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-adịgide n’isi Josef, ọbụna n’opu isi onye e si n’etiti ụmụnne ya kpọpụ iche.+
10 N’ihi na a pụrụ iwepụ ugwu ukwu, ugwu nta pụkwara ịma jijiji,+ ma obiọma m agaghị esi n’ebe ị nọ pụọ,+ ọgbụgba ndụ m nke udo agaghịkwa ama jijiji,”+ ka Jehova, bụ́ Onye na-emere gị ebere,+ kwuru.