6 “Lelienụ anya n’eluigwe,+ leekwanụ anya n’ụwa nke dị n’okpuru ya. N’ihi na a ga-eme ka eluigwe gbasasịa dị ka anwụrụ ọkụ,+ ụwa ga-akakwa nká dị ka uwe,+ ndị bi n’ime ya ga-anwụkwa dị ka anwụnta. Ma nzọpụta m ga-adịru ọbụna mgbe ebighị ebi,+ a gaghịkwa ebibi ezi omume m.+