Abụ Ọma 102:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha onwe ha ga-ala n’iyi, ma gị onwe gị ga na-adị ndụ;+Ha niile ga-akakwa nká dị ka uwe.+Ị ga-agbanwe ha dị ka ákwà, oge ha ga-agwụkwa.+ Aịzaya 34:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ìgwè ihe niile dị n’eluigwe ga-erekasị.+ A ga-afụkọta eluigwe+ dị ka akwụkwọ mpịakọta; ihe niile dị na ya ga-akpọnwụ, dị ka akwụkwọ osisi vaịn si akpọnwụ wee dapụ, dịkwa ka mkpụrụ vaịn fịkpọrọ afịkpọ nke si n’osisi fig dapụ.+ Ndị Hibru 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha onwe ha ga-ala n’iyi, ma gị onwe gị ga-anọgide mgbe niile; ha niile ga-akakwa nká dị ka uwe elu,+
26 Ha onwe ha ga-ala n’iyi, ma gị onwe gị ga na-adị ndụ;+Ha niile ga-akakwa nká dị ka uwe.+Ị ga-agbanwe ha dị ka ákwà, oge ha ga-agwụkwa.+
4 Ìgwè ihe niile dị n’eluigwe ga-erekasị.+ A ga-afụkọta eluigwe+ dị ka akwụkwọ mpịakọta; ihe niile dị na ya ga-akpọnwụ, dị ka akwụkwọ osisi vaịn si akpọnwụ wee dapụ, dịkwa ka mkpụrụ vaịn fịkpọrọ afịkpọ nke si n’osisi fig dapụ.+
11 Ha onwe ha ga-ala n’iyi, ma gị onwe gị ga-anọgide mgbe niile; ha niile ga-akakwa nká dị ka uwe elu,+