Ọpụpụ 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee na-ahịọpụsị ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ha nke mere na ọ nọ na-esiri ha ike ịgba ya;+ ndị Ijipt wee malite ikwu, sị: “Ka anyị si n’ebe ndị Izrel nọ gbapụ, n’ihi na Jehova na-alụso ndị Ijipt ọgụ n’ihi ha.”+ Ọpụpụ 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “M ga-ezipụ ụjọ m n’ihu gị,+ m ga-etinye ndị niile ị ga-abata n’etiti ha n’ọgba aghara, n’ezie, m ga-eme ka ndị iro gị niile si n’ihu gị gbaa ọsọ.+
25 O wee na-ahịọpụsị ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ha nke mere na ọ nọ na-esiri ha ike ịgba ya;+ ndị Ijipt wee malite ikwu, sị: “Ka anyị si n’ebe ndị Izrel nọ gbapụ, n’ihi na Jehova na-alụso ndị Ijipt ọgụ n’ihi ha.”+
27 “M ga-ezipụ ụjọ m n’ihu gị,+ m ga-etinye ndị niile ị ga-abata n’etiti ha n’ọgba aghara, n’ezie, m ga-eme ka ndị iro gị niile si n’ihu gị gbaa ọsọ.+