Abụ Ọma 77:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụda égbè eluigwe gị dị ka ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya;+Àmụ̀mà emewo ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa mere mkpatụ, malitekwa ịma jijiji.+ Abụ Ọma 97:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Àmụ̀mà ya mere ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa hụrụ ya wee nọrọ n’oké ihe mgbu.+ Mkpughe 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Àmụ̀mà wee gbuo, a nụkwara olu, égbè eluigwe gbakwara, oké ala ọma jijiji+ mekwara, nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụmụ mmadụ malitere ibi n’ụwa,+ ala ọma jijiji ahụ buru nnọọ ibu,+ dịkwa nnọọ ukwuu.
18 Ụda égbè eluigwe gị dị ka ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya;+Àmụ̀mà emewo ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa mere mkpatụ, malitekwa ịma jijiji.+
18 Àmụ̀mà wee gbuo, a nụkwara olu, égbè eluigwe gbakwara, oké ala ọma jijiji+ mekwara, nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụmụ mmadụ malitere ibi n’ụwa,+ ala ọma jijiji ahụ buru nnọọ ibu,+ dịkwa nnọọ ukwuu.