Diuterọnọmi 32:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-eme ka ọtụtụ ọdachi dakwasị ha;+M ga-agba ha akụ́ m.+ 1 Ndị Eze 20:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị fọdụrụ wee gbaga Efek,+ n’ime obodo; mgbidi ya wee dakwasị puku ndị ikom iri abụọ na asaa fọdụrụnụ.+ Ma Ben-hedad gbalagara,+ n’ikpeazụ, ọ batakwara n’ime obodo wee banye n’ime ime+ ụlọ.
30 Ndị fọdụrụ wee gbaga Efek,+ n’ime obodo; mgbidi ya wee dakwasị puku ndị ikom iri abụọ na asaa fọdụrụnụ.+ Ma Ben-hedad gbalagara,+ n’ikpeazụ, ọ batakwara n’ime obodo wee banye n’ime ime+ ụlọ.