Abụ Ọma 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-akwadebere onwe ya ngwá ọgụ e ji egbu mmadụ;+Ọ ga-eme ka akụ́ ya bụrụ akụ́ na-ere ọkụ.+ Ezikiel 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Mgbe m ga-ezipụ ajọ akụ́ bụ́ ụnwụ ka ọ bịakwasị unu,+ nke ga-abụ maka mbibi, ya bụ, akụ́ m ga-ezipụ ka o bibie unu,+ m ga-emekwa ka ụnwụ dị ukwuu n’ala unu, m ga-agbajisị mkpara unu ji ekonye achịcha.+
16 “‘Mgbe m ga-ezipụ ajọ akụ́ bụ́ ụnwụ ka ọ bịakwasị unu,+ nke ga-abụ maka mbibi, ya bụ, akụ́ m ga-ezipụ ka o bibie unu,+ m ga-emekwa ka ụnwụ dị ukwuu n’ala unu, m ga-agbajisị mkpara unu ji ekonye achịcha.+