Diuterọnọmi 32:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-eme ka ọtụtụ ọdachi dakwasị ha;+M ga-agba ha akụ́ m.+ Abụ Ọma 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-akwadebere onwe ya ngwá ọgụ e ji egbu mmadụ;+Ọ ga-eme ka akụ́ ya bụrụ akụ́ na-ere ọkụ.+