Matiu 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Anyụike+ atọgbọrọworị na mgbọrọgwụ osisi; n’ihi ya, a ga-egbutu osisi+ ọ bụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ, tụbakwa ya n’ọkụ.+
10 Anyụike+ atọgbọrọworị na mgbọrọgwụ osisi; n’ihi ya, a ga-egbutu osisi+ ọ bụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ, tụbakwa ya n’ọkụ.+