Matiu 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A na-egbutu osisi ọ bụla na-adịghị amị ezi mkpụrụ ma tụba ya n’ọkụ.+ Luk 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu inye ihe atụ a: “Otu onye nwere osisi fig a kụrụ n’ubi vaịn ya,+ o wee bịa na-achọgharị mkpụrụ na ya,+ ma ọ dịghị nke ọ hụrụ.+
6 O wee gaa n’ihu inye ihe atụ a: “Otu onye nwere osisi fig a kụrụ n’ubi vaịn ya,+ o wee bịa na-achọgharị mkpụrụ na ya,+ ma ọ dịghị nke ọ hụrụ.+