Matiu 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Anyụike+ atọgbọrọworị na mgbọrọgwụ osisi; n’ihi ya, a ga-egbutu osisi+ ọ bụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ, tụbakwa ya n’ọkụ.+ Luk 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ọ bụrụkwa na o mechaa mịa mkpụrụ n’ọdịnihu, nke ahụ amaka; ma ọ bụrụ na ọ mịghị, gị egbutuo ya.’”+ Jọn 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ na-ewepụ alaka ọ bụla dị na m nke na-adịghị amị mkpụrụ,+ nke ọ bụla na-amị mkpụrụ ka ọ na-eme ka ọ dị ọcha,*+ ka o wee na-amịkwu mkpụrụ.+ Taịtọs 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma, ka ndị nke anyị mụtakwa ịnọgide na-arụ ezi ọrụ ka ha wee na-egbo mkpa ndị na-akpasi ha ike,+ ka ha wee ghara ịbụ ndị na-adịghị amị mkpụrụ.+
10 Anyụike+ atọgbọrọworị na mgbọrọgwụ osisi; n’ihi ya, a ga-egbutu osisi+ ọ bụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ, tụbakwa ya n’ọkụ.+
2 Ọ na-ewepụ alaka ọ bụla dị na m nke na-adịghị amị mkpụrụ,+ nke ọ bụla na-amị mkpụrụ ka ọ na-eme ka ọ dị ọcha,*+ ka o wee na-amịkwu mkpụrụ.+
14 Ma, ka ndị nke anyị mụtakwa ịnọgide na-arụ ezi ọrụ ka ha wee na-egbo mkpa ndị na-akpasi ha ike,+ ka ha wee ghara ịbụ ndị na-adịghị amị mkpụrụ.+