2 Pita 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ọ bụrụ na ihe ndị a adịrị n’ime unu ma jubiga ókè, ha ga-eme ka unu ghara ịbụ ndị na-adịghị arụ ọrụ ma ọ bụ ndị na-adịghị amị mkpụrụ+ n’ihe metụtara ezi ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.
8 N’ihi na ọ bụrụ na ihe ndị a adịrị n’ime unu ma jubiga ókè, ha ga-eme ka unu ghara ịbụ ndị na-adịghị arụ ọrụ ma ọ bụ ndị na-adịghị amị mkpụrụ+ n’ihe metụtara ezi ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.