Taịtọs 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma, ka ndị nke anyị mụtakwa ịnọgide na-arụ ezi ọrụ ka ha wee na-egbo mkpa ndị na-akpasi ha ike,+ ka ha wee ghara ịbụ ndị na-adịghị amị mkpụrụ.+ Mkpughe 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, ihe i mere nke na-adịghị m mma bụ na ị hapụwo ịhụnanya ahụ i nwere na mbụ.+
14 Ma, ka ndị nke anyị mụtakwa ịnọgide na-arụ ezi ọrụ ka ha wee na-egbo mkpa ndị na-akpasi ha ike,+ ka ha wee ghara ịbụ ndị na-adịghị amị mkpụrụ.+