Matiu 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee hụ otu osisi fig n’akụkụ okporo ụzọ wee jee na ya, ma ọ dịghị ihe ọ hụrụ+ n’elu ya ma e wezụga naanị akwụkwọ, o wee sị ya: “Amịla mkpụrụ ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.”+ Osisi fig ahụ wee kpọnwụọ ozugbo.
19 O wee hụ otu osisi fig n’akụkụ okporo ụzọ wee jee na ya, ma ọ dịghị ihe ọ hụrụ+ n’elu ya ma e wezụga naanị akwụkwọ, o wee sị ya: “Amịla mkpụrụ ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.”+ Osisi fig ahụ wee kpọnwụọ ozugbo.